BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Gọvanọ Hope Uzodimma ka ji ọkọlọtọ anyị azọ ọkwa sinetị – Imo APC
Akụkọ maka mkpebi Ụlọikpe enyere n'okwu dị n'etiti Inec, Rocha Okorocha na Gọvanọ Hope Uzodimma maka onye ga-eji ọkọlọtọ APC zọọ ọkwa inochiteanya mpaghara Imo-West.
Gịnị na-ese dịka Peter Obi na Kwankwaso na-abia ọgbakọ NDC n'Enugu taa?
ntụmsara adapụtala n'Enugu steeti dịka onye na-azọ ọkwa Onyeisiala na otu NDC bụ Peter Obi na osote ya bụ Rabiu Kwankwaso ga-akwado ịzọchi na steeti ahụ maka ọgbakọ obodo nke pati ha.
Etu e si tụnye Doris Ogala na-azọrọ AAC ọkwa Gọvanọ Abia state na mkpọrọ
Ụlọikpe enyela iwu ka a tụnye Doris Ogala na mkpọrọ make ebubo metụtara iji ịntanet akpagbu mmadụ.
Spain train crash: Mba Spain amalitela iru uju abalị atọ dịka ihe mberede ụgbọoloko gburu mmadụ 68
Ọnụọgụgụ ndị a nwụrụ anwụ emeela ka ọdachi a bụrụ nke kachasị njọ mba Spain na-ahụta na ngalaba njem ụgbọoloko kemgbe afọ 2013, bụ mgbe mmadụ iri asatọ (80) nwụrụ oge ụgbọoloko gbapụrụ n'okporo ya na mpaghara ndịda-ọdịda anyanwụ Spain.
Odogwu Asaba: Ndị ọkaiwu nke gọọmentị ewetala akwụkwọ ọhụrụ n'ikpe metụtara ebubo ndina n'ike na ibute ọnwụ Favour Agbro
Ụlọikpe ehigharịala Ikpe Ifeanyi Ogbonna a ma dịka 'Odogwu Asaba'.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị Mkpa - Ọktoba 29, 2026, Duration 1,06
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde, Ọktoba 29, 2026.
Israel election results live: Mpụtara ntuliaka na-ekwu na enwebeghị onye meriri
Cheta na ntuliaka a bụ Praịm Mịnịsta Benjamin Netanyahu na Gadi Eisenkot bụbu onyeisi ndịagha mba Israel zọrọ ntuliaka ahụ.
Archdiocese New York ekwetala ịkwụ mmadụ 1,300 nde dọla 800 maka mmetọ mmekọahụ
Nkwekọrịta a bụ nke abụọ kacha ukwuu n'ụdị ya, ka emechara nke Archdiocese nke Los Angeles kwetara ịkwụ nde dọla 880 n'afọ 2024.
Ndị uweojii Zamfara anwụchiela onye Alakụba yiri egwu igbu ndị ụka Christ
Ndị otu JIBWIS jidere nwaokoroọbịa ahụ aha ya bụ Umar Ibrahim Gandi Maradun tupu ha enyefee ya n'aka ndị uweojii maka nnyocha.
Onye bụ ụkochukwu Alakụba Sheikh Yahya Masussuka ndị ojiegbe gbagburu na Katsina state?
Onyeisi ndị uweojii na Dutsen-Ma bụ Auwalu Gwadabe gwara BBC na ndị ojiegbe ahụ wakporo ma gbuo ụkọchukwu ahụ n'abalị Mọnde 26 Ọktoba 2026 n'ihu ụlọ ya.
Harry Kane eturula ugo 'Ballon d'Or' afọ 2026
Harry Kane mba England meriri Yamine Lamal mba Spain na Kylian Mbappe mba France iji turuugo ahụ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.















































